1Ọ ka mma ịbụ ogbenye onye kwesiri ntụkwasị obi
2Arịrịọ nke na-enweghị ihe ọmụma adịghị mma
3Enweghị uche nke mmadụ na-eduba ha nʼọghọm,
4Onye nwere ego na-enwe ọtụtụ ndị enyi,
5Onye na-agba ama ụgha ga-ata ahụhụ,
6Ọtụtụ mmadụ na-achọ ihuọma nʼebe onye na-achị achị nọ,
7Ebe ọ bụ na ụmụnne onye ogbenye na-akpọ ya asị,
8Onye na-enweta amamihe hụrụ ndụ nʼanya,
9Onyeama ụgha aghaghị ịta ahụhụ,
10Onye nzuzu ekwesighị ibi dịka ọgaranya;
11Ezi uche mmadụ nwere na-amụpụta ndidi;
12Iwe eze dị ka mbigbọ nke ọdụm.
13Nwa nzuzu bụ ịla nʼiyi nke nna,
14Ụlọ dị iche iche na akụ bụ ihe nketa a na-anata nʼaka ndị nne na nna,
15Umengwụ na-akpata oke ịrahụ ụra,
16Onye na-edebe iwu Chineke na-enweta ndụ,
17Onye ọbụla na-egosi ndị ogbenye obi ebere na-ebinye Onyenwe anyị ihe,
18Dọọ nwa gị aka na ntị mgbe ọ ka dị na nwantakịrị nʼihi na oge ahụ ka olileanya dị.
19Onye oke iwe ga-anata nra so ya,
20Gee ntị na ndụmọdụ a na-enye gị, nabata ịdọ aka na ntị.
21Ọtụtụ atụmatụ dị nʼobi mmadụ;
22Obi ebere mmadụ na-eme ka a na-achọsi ya ike.
23Ịtụ egwu Onyenwe anyị na-eweta ndụ na ọṅụ,
24Onye umengwụ na-amanye aka nʼefere nri,
25Tie onye na-akwa emo ihe, onye na-enweghị uche ga-aghọ onye nwere ezi uche,
26Ọ bụ nwa ahụ na-eweta ihere ga-ezu nne na nna ya ohi,
27Nwa m ọ bụrụ na ị hapụ ige ntị na ntụziaka m,
28Onyeama ụgha na-akwa ikpe ziri ezi emo.
29Ndị na-akwa emo na ndị nzuzu ga-ata ahụhụ;