We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Ilu 14

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Ilu 13 Ilu Ilu 15 →

1Nwanyị maara ihe na-ewu ụlọ ya,

2Ime ihe ziri ezi bụ ịtụ egwu Onyenwe anyị;

3Ọnụ onye nzuzu na-ekwupụta okwu mpako,

4Mgbe ehi na-adịghị, ụlọ ebe a na-azụ anụ na-adị ọcha,

5Onye akaebe eziokwu adịghị aghọgbu mmadụ,

6Onye na-akwa emo na-achọ amamihe ma ọ dịghị achọta ya;

7Si nʼebe onye nzuzu wezuga onwe gị,

8Amamihe nke onye nwere uche bụ ihe na-eme ka ọ mata ebe ọ na-aga,

9Ndị nzuzu na-eji okwu idozi ihe mmehie mebiri akwa emo;

10Ọ bụ naanị onye ihe na-eme maara ụfụ ya,

11A ga-ala ụlọ onye ajọ omume nʼiyi,

12Ọ dị ụzọ nke ziri ezi nʼanya mmadụ,

13Ọ bụladị nʼime ọchị obi mgbu na-adị,

14Ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi aghaghị inweta ụgwọ ọrụ ha,

15Onye na-enweghị uche na-ekwenye ihe niile a gwara ya;

16Onye mara ihe na-atụ egwu Onyenwe anyị na-ewezugakwa onwe ya nʼihe ọjọọ,

17Onye iwe ọkụ na-eme ihe nzuzu,

18Ndị na-enweghị uche na-enweta ụgwọ ọrụ nke uche gbagọrọ agbagọ,

19Ndị ọjọọ ga-akpọ isiala nʼihu ndị ezi mmadụ,

20Ọ bụladị ndị agbataobi onye ogbenye na-akpọ ya asị,

21Onye na-eleda onye agbataobi ya anya na-emehie,

22Ndị na-ezube ihe ọjọọ, ha ọ naghị akpafu?

23Ịrụsị ọrụ ike na-eweta uru;

24Okpueze nke ndị maara ihe bụ akụnụba ha,

25Onye na-agba akaebe eziokwu na-anapụta ndụ mmadụ,

26Onye ọbụla na-atụ egwu Onyenwe anyị nwere ebe mgbaba;

27Ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ isi iyi nke ndụ;

28Otuto onye eze na-enwe dabeere nʼọnụọgụgụ ndị ọ na-achị,

29Onye na-enwe ndidi nwere ọtụtụ nghọta,

30Ndụ dị jụụ na-eme ka ụbọchị mmadụ dị ogologo;

31Onye ọbụla na-emegbu onye ogbenye na-elelị Chineke kere ha anya,

32Ọ bụladị nʼọnwụ onye ezi omume nwere ebe mgbaba nʼime Chineke,

33Nʼobi onye nwere nghọta ka amamihe na-anọgide,

34Ezi omume na-ewuli mba elu,

35Eze na-aṅụrị ọṅụ nʼihi odibo maara ihe;

← Ilu 13 Ilu Ilu 15 →