We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Ilu 11

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Ilu 10 Ilu Ilu 12 →

1Ihe ọtụtụ aghụghọ11:1 Lev 19:35-36; Dit 25:13-16; Mai 6:11 bụ arụ nʼihu Onyenwe anyị

2Nganga bịa, nlelị a na-eso ya,

3Eziokwu nke ndị ziri ezi nʼobi na-edu ha;

4Akụnụba gị agaghị azọpụta gị nʼụbọchị ikpe;

5Ezi omume nke ndị na-enweghị ịta ụta na-eme ka ụzọ ha zie ezi,

6Ezi omume nke onye ziri ezi na-azọpụta ya;

7Mgbe onye ajọ omume nwụrụ, olileanya ya niile alala nʼiyi,

8Chineke na-azọpụta ndị ezi omume site na nsogbu ha,

9Okwu ọjọọ ka onye ajọ omume ji emebi onye agbataobi ya.

10Ọganihu nke onye ezi omume na-atọ mmadụ niile ụtọ,

11A na-esite na ngọzị nke ndị ziri ezi bulie obodo elu,

12Ikwu okwu nleda megide onye agbataobi gị bụ nzuzu;

13Onye na-agba asịrị na-ekpughe ihe nzuzo,

14Nʼihi enweghị ezi ndị ndu ka obodo ji ada,

15Onye ọbụla na-ana onye ọbịa nʼakaebe ga-ata ahụhụ,

16Nsọpụrụ na-adịrị nwanyị nwere obiọma,

17Onye nwere obiọma baara onwe ya uru,

18Onye ajọ omume na-anata ụgwọ ọrụ aghụghọ,

19Onye na-eguzosi ike ime ihe ziri ezi ga-enwe ndụ;

20Onyenwe anyị na-akpọ ndị obi ha gbagọrọ agbagọ asị

21Ọ bụ ihe doro anya na ndị na-emebi iwu ga-ata ahụhụ,

22Nwanyị mara mma, nke na-enweghị uche,

23Olileanya onye ezi omume bụ ọṅụ,

24Otu onye na-agbasapụ aka ya na-enye enye ma na-enweta akụ karịa,

25E, onye na-agbasa aka ya ga-aba ọgaranya;

26Ndị mmadụ na-abụ onye na-achịkọba mkpụrụ ọka na-ereghị ya ere ọnụ,

27Onye na-achọ ihe ọma na-enweta ihuọma,

28Ndị tụkwasịrị obi nʼakụnụba ha ga-ada,

29Onye na-ewetara ezinaụlọ ha nsogbu ga-eketa naanị ifufe,

30Mkpụrụ nke ndị ezi omume bụ osisi na-enye ndụ,

31Ọ bụrụ na a ga-akwụ ndị ezi omume ụgwọ ọrụ ha nʼụwa a;

← Ilu 10 Ilu Ilu 12 →