1Aṅụrịla ọṅụ, gị Izrel,
2Ebe ịzọcha mkpụrụ ọka na ebe ịzọcha mkpụrụ vaịnị agaghị azụ ha nri,
3Ha agaghị anọgidekwa nʼala Onyenwe anyị,
4Ha agaghị awụsa ihe ọṅụṅụ dịka aja nye Onyenwe anyị,
5Gịnị ọzọ ka unu ga-eme nʼụbọchị mmemme unu ndị ahụ a kara aka,
6A sịkwa na ha agbanarị mbibi,
7Ụbọchị niile nke ntaramahụhụ9:7 Maọbụ, nleta na-abịa,
8Ma onye amụma bụ onye nche Chineke,
9Ha emerụọla onwe ha ebe ọ dị ukwuu,
10“Mgbe m chọtara Izrel,
11Nsọpụrụ Ifrem nwere ga-efefu dị ka nnụnụ,
12A sịkwa na ha azụlite ụmụ ha,
13Ahụla m na Ifrem yiri Taịa,
14Biko, Onyenwe anyị nye ha.
15“Ihe ọjọọ ha niile bidoro na Gilgal,
16Etigbuola Ifrem,
17Chineke m ga-ajụ ha,