We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Hosiya 10

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Hosiya 9 Hosiya Hosiya 11 →

1Izrel bụ osisi vaịnị dị mma,

2Obi ha dị aghụghọ,

3Ma ugbu a, ha ga-asị,

4Ha na-ekwu okwu na-abaghị uru,

5Ndị bi na Sameria ga-atụ ụjọ

6Ha ga-eburu ha gaa Asịrịa,

7A ga-ala eze Sameria nʼiyi

8a ga-ebibicha ebe niile dị elu nke ihe ọjọọ, bụ Aven,10:8 Aven, na-ekwu banyere Bet-Aven aha ịkwa emo na-akpọ Betel

9“Site nʼụbọchị nke Gibea, gị Izrel nọ na mmehie,

10Aga m abịa buso ndị mmehie a agha, nye ya ahụhụ;

11Ifrem bụ nne ehi a zụrụ azụ

12Ya mere, ghaanụ mkpụrụ ezi omume maka onwe unu,

13Ma unu akụọla mkpụrụ ajọ omume;

14Nʼihi ya, ụzụ nke ibu agha aghaghị ibili nʼetiti unu,

15Ọ bụ ihe dị otu a ga-adakwasị gị, Betel,

← Hosiya 9 Hosiya Hosiya 11 →