1“Tinye opi ike nʼọnụ gị!
2Ugbu a ndị Izrel na-etiku m mkpu akwa,
3Ma Izrel ajụla ihe dị mma.
4Ha meere onwe ha ndị eze, ma ha ajụtaghị m ase;
5Ajụla m arụsị nwa ehi a ị kpụrụ, O Sameria.
6Ọ bụ nʼIzrel ka ha si.
7“Ha akụọla ifufe,
8Elodala Izrel!
9Nʼihi na ha ejeela Asịrịa
10Ọ bụ ezie na ha ewerela onwe ha resi ọtụtụ mba dị iche iche,
11“Nʼihi na Ifrem ewuola ọtụtụ ebe nchụaja maka ịchụ aja mmehie,
12E depụtaara m ha ọtụtụ ihe banyere iwu m,
13Ha na-achụ aja dịka onyinye nye m,
14Izrel echezọọla Onye kere ha