1“Bịanụ ka anyị laghachikwuru Onyenwe anyị.
2Ọ ga-eme ka anyị dịkwa ndụ ọzọ mgbe ụbọchị abụọ gasịrị.
3Ka anyị mara Onyenwe anyị;
4“Gịnị ka m ga-eji gị mee, O Ifrem?
5Nke mere m ji si nʼọnụ ndị amụma gbukasịa ha.
6Nʼihi na ana m achọ ebere, ọ bụghị aja,
7Ma dịka Adam, ha emebiela ọgbụgba ndụ m;
8Gilead bụ obodo nke ndị na-eme ajọ ihe,
9Dịka ndị na-apụnara mmadụ ihe na-ezo na-eche onye ga-agafe,
10Nʼezie, ahụla m ihe jọgburu onwe ya nʼime Izrel.
11“Ma nye gị onwe gị, Juda,