1“Nụrụnụ nke a, unu ndị nchụaja!
2Ndị nnupu isi ahụ abamiela ime nʼigbu mmadụ,
3Amaara m ihe niile gbasara Ifrem,
4“Omume ha agaghị ekwe
5Mpako niile nke Izrel na-agba ama megide ha,
6Mgbe ha ga-eji igwe ewu na atụrụ ha na igwe ehi ha,
7Ha bụ ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi nye Onyenwe anyị.
8“Fụọ opi ike na Gibea,
9A ga-ebibi Ifrem kpamkpam
10Ndị ndu Juda adịla ka ndị ahụ
11Ifrem bụ onye a na-emegbu emegbu,
12Adị m ka nla nye Ifrem,
13“Mgbe Ifrem hụrụ ụdị ọrịa ọ na-arịa,
14Nʼihi na-aga m adị ka ọdụm nye Ifrem
15Aga m alaghachi azụ nʼọnọdụ m,