We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Hosiya 4

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Hosiya 3 Hosiya Hosiya 5 →

1Nụrụnụ okwu Onyenwe anyị unu ndị Izrel,

2Ọ bụ naanị ịbụ ọnụ,4:2 Maọbụ, ịṅụ iyi ịgha ụgha na igbu mmadụ,

3Nke a mere ala jiri nọrọ nʼiru ụjụ,

4“Ma otu ọ dị, ka onye ọbụla ghara ise okwu,

5Ị na-asọ ngọngọ ehihie na abalị,

6ndị m ka a na-ala nʼiyi nʼihi na ha amaghị ihe.

7Ka ha4:7 Ya bụ, ndị nchụaja na-abawanye nʼọnụọgụgụ,

8Ha na-eriju afọ site na mmehie ndị m.

9Ọ ga-abụkwa ka ndị nchụaja dị, otu a ka ndị obodo dịkwa.

10“Ha ga na-eri ihe ma afọ agaghị eju ha.

11nʼaka ịgba akwụna,

12Ndị nke m na-ajụ osisi apịrị apị ase ihe ha ga-eme,

13Ha na-achụ aja nʼelu ugwu niile,

14“Agaghị m ata ụmụ unu ndị inyom ahụhụ,

15“Ọ bụ ezie na unu bụ ndị na-akwa iko unu bụ Izrel,

16Ndị Izrel dị isiike

17Ifrem na arụsị agbaala ndụ

18Ọ bụladị mgbe mmanya ha gwụrụ,

19Ifufe ga-ebupụ ha,

← Hosiya 3 Hosiya Hosiya 5 →