We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Hosiya 13

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Hosiya 12 Hosiya Hosiya 14 →

1Na mbụ, mgbe ọbụla Ifrem kwuru okwu, a na-enwe ọma jijiji,

2Ugbu a, ha na-aga nʼihu nʼime mmehie,

3Nʼihi ya, ha ga-adị ka igirigi nke ụtụtụ,

4“Ma mụ onwe m bụ Onyenwe anyị na Chineke gị,

5Elekọtara m unu nʼime ọzara,

6Mgbe m nyere ha nri, ha rijukwara afọ.

7Nʼihi ya, aghaghị m ịbịakwasị ha dịka ọdụm;

8Aga m adakwasị ha dịka anụ ọhịa bịa nke a gbabara aka ụmụ ya,

9“Aga m ala gị nʼiyi, gị Izrel,

10Ebee ka ndị eze gị nọ, ka ha bịa zọpụta gị?

11Esitere m nʼiwe m nye gị eze,

12Njehie nke Ifrem ka e kechikọtara debe;

13Ihe mgbu nke dịka ihe mgbu nwanyị ime na-eme na-abịakwasị ya;

14“Aga m anapụta ha site nʼike nke Ala mmụọ.

15ọ bụ ezie na ya onwe ya bụ onye na-amị mkpụrụ nʼetiti ụmụnne ya niile.

16Sameria aghaghị ịta ahụhụ ikpe ọmụma ya,

← Hosiya 12 Hosiya Hosiya 14 →