We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Hosiya 14

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Hosiya 13 Hosiya

1Lọghachikwutenụ Onyenwe anyị Chineke unu, unu ndị Izrel;

2Chịrịnụ okwu nʼọnụ unu

3Ndị Asịrịa enweghị ike ịzọpụta anyị,

4“Aga m agwọ ndaghachi azụ ha,

5Aga m adịrị Izrel dịka igirigi.

6ome ya ga-awasa,

7Ha ga-ebi nʼokpuru ndo m.

8Gị Ifrem, gịnị ka mụ na arụsị nwekọrọ?

9Onye bụ onye amamihe? Ha ga-aghọta ihe ndị a.

← Hosiya 13 Hosiya