1Akaọrụ Ifrem bụ naanị ịchụso ikuku,
2Onyenwe anyị na-akpọ Juda ikpe.
3Mgbe ọ nọ nʼafọ nne ya ka o jidere nwanne ya nwoke nʼikiri ụkwụ.
4E, ya na mmụọ ozi gbara mgba.
5Onyenwe anyị Chineke onye pụrụ ime ihe niile,
6Ịghaghị ịlọghachikwute Chineke gị,
7Onye ahịa na-eji ihe ọtụtụ aghụghọ na-erenye ndị mmadụ ahịa,
8Ifrem kwuru,
9“Abụ m Onyenwe anyị na Chineke gị,
10A gwara m ndị amụma,
11Gilead ọ na-eme ajọ ihe?
12Jekọb gbalagara nʼala Aram;
13Ọ bụkwa onye amụma ka Onyenwe anyị ji site nʼIjipt kpọpụta Izrel,
14Ma Ifrem akpasuola iwe ilu nke ukwuu.