We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Nehum 2

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Nehum 1 Nehum Nehum 3 →

1Onye na-ebuso gị agha na-abịakwasị gị.

2Onyenwe anyị ga-eme ka ịma mma Jekọb laghachi,

3Ọta ndị agha ya na-acha ọbara ọbara,

4Ụgbọ agha na-eme mkpọtụ dị ukwuu nʼezi,

5Ọ na-akpọkọta ndị agha ya a zụziri azụzi,

6Ma e megheela ọnụ ụzọ ama nke osimiri,

7E nyela ya ka ọ bụrụ iwu na obodo a

8Ninive dịka ọdọ mmiri

9Kwakọrọnụ ọlaọcha,

10E bibiela ya. A gbahapụla ya, hapụ ya ka ọ tọgbọrọ nʼefu.

11Ebeekwa ka ọgba ọdụm ahụ dị ugbu a,

12Ọdụm ahụ na-adọgbu anụ na-ezuru ụmụ ya,

13“Edoola m onwe m imegide gị,”

← Nehum 1 Nehum Nehum 3 →