We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Nehum 3

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Nehum 2 Nehum

1Ahụhụ dịrị obodo ọbara,

2Ụda ụtarị,

3Ndị agha ịnyịnya,

4Ihe ndị a mere nʼihi enweghị afọ ojuju nke agụụ nke onye na-akwa iko,

5“Edoola m onwe m imegide gị,” otu a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwubiri.

6Aga m awụkwasị gị ihe arụ dị iche iche,

7Ndị niile hụrụ gị ga-agbara gị ọsọ na-asị,

8Ị dị mma karịa Tibs,

9Kush3:9 Ya bụ, Itiopia na Ijipt bụ agbamume ya nke na-enweghị ọgwụgwụ,

10Ma otu ọ dị, ebugara ya nʼala ndị ọzọ

11Gị onwe gị ga-aṅụbigakwa mmanya oke,3:11 Ga-adagbugharị dịka onye mmanya na-egbu

12Ebe gị niile e wusiri ike dịka osisi fiig

13Lee ndị agha gị,

14Seta mmiri maka oge nnọchibido,

15Nʼebe ahụ ka ọkụ ga-erechapụ gị,

16Ị meela ka ndị ahịa gị mụbaa nʼọnụọgụgụ,

17Ndị nche gị bara ụba igurube,

18Eze ndị Asịrịa, ndị ọzụzụ atụrụ3:18 Maọbụ, ndị ndu gị na-ero ụra,

19Ọ dịghị ihe nwere ike ime ka i si nʼọnọdụ ị nọ ugbu a biliekwa.

← Nehum 2 Nehum