1Amụma banyere obodo Ninive. Akwụkwọ ọhụ Nehum, onye obodo Elkosh.
2Onyenwe anyị bụ onye ekworo, bụrụkwa Chineke na-abọ ọbọ.
3Onyenwe anyị adịghị ewe iwe ọsịịsọ; ma ọ bụ onye ike ya dị ukwuu,
4Ọ na-abasiri oke osimiri mba ike, mee ka ọ taa,
5Nʼihu ya, ugwu niile na-eme mkpọtụ,
6Onye ga-eguzogide oke iwe ya?
7Onyenwe anyị dị mma.
8ma ọ ga-eji idee mmiri dị ukwuu
9Kedụ izu ọjọọ unu na-agba megide Onyenwe anyị
10Ha ga-abụ ndị a tụhịkọtara nʼetiti ogwu,
11Ọ bụ nʼime gị, Ninive, ka otu onye si pụta,
12Ihe a ka Onyenwe anyị kwuru,
13Ugbu a, aga m agbajipụ agbụ yoku ọ nyanyere unu nʼolu,
14Onyenwe anyị enyela iwu ya banyere gị, Ninive:
15Lee, nʼelu ugwu niile