1Geenụ ntị nʼihe Onyenwe anyị na-ekwu,
2“Ma ugbu a geenụ ntị, unu ugwu niile,
3“Unu bụ ndị m, gịnị ka m mere unu?
4Nʼihi na e si m nʼala Ijipt kpọpụta unu.
5Ndị m, chetanụ
6Gịnị ka m ga-eji bịa nʼihu Onyenwe anyị,
7Ọ ga-atọ Onyenwe anyị ụtọ, bụ ọtụtụ puku ebule,
8Nʼihi na o gosila gị, gị mmadụ, ihe dị mma.
9Gee ntị! Olu Onyenwe anyị na-ada na-akpọku ndị obodo ahụ,
10Ọ ga-abụ na m ga-echezọ akụ ị kpara nʼụzọ na-ezighị ezi, gị ụlọ ajọ omume,
11M ga-asị onye na-eji ihe ọtụtụ aghụghọ azụ ahịa,
12Ndị ọgaranya unu bụ ndị na-eme ihe ike,
13Nʼihi ya, ebidola m ịla unu nʼiyi,
14Unu ga-eri nri ma afọ agaghị eju unu;
15Unu ga-akụ mkpụrụ, ma unu agaghị ewe ihe ubi,
16Unu edebela ụkpụrụ niile bụ nke Omri,