1Ugbu a doo ndị agha gị nʼusoro, gị obodo nke usuu ndị agha,
2“Ma gị onwe gị, Betlehem Efrata,
3Ya mere, a ga-arara ha nye
4Ọ ga-eguzo zụọ igwe ewu na atụrụ ya,
5Ọ ga-abụkwa udo anyị.
6Onye ga-eji mma agha chịa ala Asịrịa,
7Mgbe ahụ, ndị fọdụrụ afọdụ nke Jekọb
8Ndị fọdụrụ afọdụ nke Jekọb
9Aka gị ga-adị elu na mmeri nke ndị iro ya,
10“Nʼụbọchị ahụ kwa,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri,
11Aga m ala obodo niile dị nʼala unu nʼiyi,
12Aga m ala mgbaasị unu nʼiyi,
13Aga m ala arụsị a pịrị apị unu niile nʼiyi,
14Aga m ehopu ogidi arụsị niile5:14 Ogidi ndị a bụ nke arụsị Ashera nke dị nʼetiti unu,
15Aga m esite nʼoke iwe m na ọnụma m bọọrọ onwe m ọbọ