We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Maika 4

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Maika 3 Maika Maika 5 →

1Nʼụbọchị ikpeazụ,

2Ọtụtụ mba ga-abịa ma sịkwa,

3Ọ ga-ekpe ikpe dị nʼetiti ndị dị iche iche,

4Onye ọbụla ga-anọdụrụ onwe ya nʼokpuru vaịnị

5Mba dị iche iche ga-agagharị

6“Nʼụbọchị ahụ,” otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara,

7Aga m eme ka ndị ngwụrọ ahụ ghọọ ndị fọdụrụ ndụ,

8Ma gị, ebe nche e wuliri elu maka igwe atụrụ,

9Gịnị mere i ji na-akwasị akwa ike?

10Susie ude ike, gị nwaada Zayọn,

11Ugbu a, ọtụtụ mba ezukọọla

12Ma ha amaghị

13“Bilie, zọchaa, gị nwaada Zayọn,

← Maika 3 Maika Maika 5 →