1Ahụhụ dịrị m!
2Ndị ezi omume agwụla nʼụwa,
3Ọrụ nke aka ha abụọ na-arụpụta nke ọma bụ ajọ omume.
4Onye nke kachasị ibe ya ịdị mma nʼime ha dịka uke.
5Ekwenyerela onye agbataobi gị,
6Nʼihi na nwa na-elelị nna ya anya.
7Ma mụ onwe m, ana m ele Onyenwe anyị anya nʼihi inyeaka ya.
8Achịkwala m ọchị gị onye iro m.
9Nʼihi na m emehiela megide ya,
10Mgbe ahụ, ndị iro m ga-ahụ,
11Ụbọchị a ga-ewugharị mgbidi gị niile na-abịa;
12Nʼụbọchị ahụ, ha ga-abịakwute gị,
13Ma ụwa ga-aghọ ebe tọgbọrọ nʼefu nʼihi ndị bi nʼime ya,
14Were mkpanaka gị zụọ ndị gị,
15“Dịka nʼụbọchị ahụ unu sitere nʼIjipt pụta,
16Mba dị iche iche ga-ahụ ya, ihere ga-emekwa ha,
17Ha ga-aracha aja dịka agwọ,
18Onye bụ chi ahụ dịka gị,
19Ọ ga-emekwara anyị ebere ọzọ.
20Ị ga-egosi Jekọb ntụkwasị obi,