1Lee ka Onyenwe anyị si jiri igwe ojii nke iwe ya
2Onyenwe anyị elodala ebe obibi niile nke Jekọb;
3O sitela nʼoke iwe ya
4O kweela ụta ya, jide ya nʼaka nri ya,
5Onyenwe anyị dị ka onye iro,
6O meela ka ebe obibi ya tọgbọrọ nʼefu, dịka ubi a gbara ogige;
7Onyenwe anyị ajụla ebe ịchụ aja ya
8Onyenwe anyị ekpebiela ibibi
9Ọnụ ụzọ ama ya niile emikpuola nʼala;
10Ndị okenye ada Zayọn
11Ike agwụla anya m nʼihi ịkwa akwa,
12Ha na-ebere nne ha akwa na-asị,
13Gịnị ka m nwere ike ikwu banyere gị?
14Ọhụ niile ndị amụma gị hụrụ
15Ndị niile si nʼebe ị nọ
16Ndị iro gị niile na-emeghepụ ọnụ ha
17Onyenwe anyị emeela ihe o zubere ime.
18Obi ndị mmadụ
19Bilie, kwaa akwa nʼabalị,
20“Lee anya, Onyenwe anyị, ma tụgharịa uche gị.
21“Ụmụ okorobịa na ndị okenye dinakọrọ nʼotu ebe,
22“Dịka i si akpọ oku ka a bịa nʼụbọchị oriri,