1Lee ka obodo ahụ nke ndị ya dị ọtụtụ
2Ọ na-akwasị akwa ike nʼabalị,
3Juda ejeela biri nʼala ọzọ,
4Okporoụzọ niile e si eje Zayọn na-eru ụjụ,
5Ndị iro ya aghọọla ndị na-achị ya;
6Ịma mma niile
7Nʼụbọchị ndị ahụ niile e wedara ya nʼala,
8Jerusalem emehiela nke ukwu,
9Ịrụ arụ ya pụtara ihe, ọ bụladị nʼuwe ya.
10Onye iro agbasaala aka ya
11Ndị ya niile na-asụ ude
12“Ọ bụ na ọ dịghị emetụ unu nʼobi, unu ndị niile na-esi ebe a na-agafe?
13“O si nʼelu zite ọkụ,
14“Ọ na-eleru anya na mmehie m niile;1:14 Maọbụ, ọ kpaala mmehie m niile dịka agbụ yoku
15“Onyenwe anyị ajụla
16“Ọ bụ nke a mere m ji akwa akwa.
17Lee ka Zayọn si gbasapụ aka ya
18“Ma Onyenwe anyị bụ onye ezi omume.
19“Akpọkuru m ndị mụ na ha dị na mma,
20“Lee, Onyenwe anyị, ka m si bụrụ onye ahụhụ dị ukwuu dakwasịrị.
21“Ndị mmadụ anụla olu ịsụ ude m,
22“Kwere ka ihe ọjọọ niile ha na-eme bịa nʼihu gị.