1Mgbe ahụ, Bildad onye Shua zaghachiri sị:
2“Ruo ole mgbe ka i ga na-ekwu okwu dị otu a?
3Chineke ọ na-ekpe ikpe na-ezighị ezi?
4Mgbe ụmụ gị mehiere megide ya,
5Ma ọ bụrụ na i ga-achọsi Chineke ike,
6ọ bụrụ na ị bụ onye dị ọcha nʼobi na onye ụzọ ya ziri ezi,
7Ọ bụ ezie, na mmalite gị nwere ike ịdị ala,
8“Jụọ ọgbọ ndị gara aga
9Nʼihi na anyị onwe anyị bụ ndị a mụrụ naanị ụnyaahụ, ndị ọ dịghị ihe ha maara.
10Ọ bụ na ha agaghị agwa gị ma kuziekwara gị ihe?
11Ahịhịa papịrọs o nwere ike ito nʼebe apịtị na-adịghị?
12Nʼihi na mgbe ha ka na-etopụta etopụta, mgbe a na-egbubibeghị ha,
13Nke a bụ oke ndị na-echefu Chineke,
14Ihe ọ tụkwasịrị obi bụ ihe na-awa awa;
15Ọ bụrụ na ọ dabere na ya, ọ ga-etibi;
16Ọ dị ka ahịhịa ubi a na-agba mmiri nke ọma nʼubi a gbara ogige, nke anwụ na-amụkwasị,
17Mgbọrọgwụ ya tụhịrị gburugburu nkume ndị dị nʼubi ahụ,
18Ma mgbe e si nʼọnọdụ ya hopu ya,
19Nʼezie, ndụ ya na-akpọnwụ,
20“Nʼezie Chineke anaghị agbakụta onye ụzọ ya ziri ezi azụ,
21Ọ ga-eme ka ọnụ gị jupụta nʼọchị.
22Ndị iro gị ka a ga-eyikwasị ihere dị ka uwe,