We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Job 23

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Job 22 Job Job 24 →

1Mgbe ahụ, Job zara sị:

2“Ọ bụladị taa, mkpesa m dị ilu;

3A sịkwa na m maara ebe m ga-achọta ya;

4Aga m edozi mkpesa m nʼusoro nʼihu ya

5Aga m achọpụta ihe o ga-aza m

6Ọ ga-eji ike dị egwu megide m?

7Nʼebe ahụ, onye ziri ezi ga-eme mkpesa nʼihu ya.

8“Ma ọ bụrụ na m agaa nʼọwụwa anyanwụ ọ nọghị nʼebe ahụ;

9Mgbe ọ nọ nʼọrụ nʼugwu anaghị m ahụ ya,

10Ma ọ maara ụzọ m na-aga,

11ụkwụ m abụọ na-agbaso nzọ ụkwụ ya;

12Esibeghị m nʼiwu nke si nʼọnụ ya pụta wezuga onwe m;

13“Ma o guzo naanị ya, onye pụrụ iguzogide ya?

14Ọ na-emezu ụkpụrụ ya niile o zubere megide m,

15Nʼihi ya ka obi ji ama m jijiji nʼihu ya;

16Chineke emeela ka obi m daa mba;

17Ma ọchịchịrị emeghị ka m mechie ọnụ m,

← Job 22 Job Job 24 →