We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Job 22

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Job 21 Job Job 23 →

1Mgbe ahụ, Elifaz onye Teman zara sị:

2“Mmadụ ọ pụrụ ịbara Chineke uru?

3O nwere ọṅụ ọ ga-enye Onye pụrụ ime ihe niile ma a sị na ị bụ onye ezi omume?

4“Chineke ọ na-abara gị mba na-ebo gị ebubo

5Ọ bụ na mmebi iwu gị adịghị ukwuu?

6Ị naara ụmụnne gị ihe ebe nʼefu;

7I nyeghị ndị ike gwuru mmiri,

8Ọ bụ eziokwu na ị bụ nwoke dị ike na onye nwere ala,

9Ị na-agbaba ụmụ nwanyị di ha nwụrụ aka, zipụ ha,

10Ọ bụ ya mere ọnya jiri gbaa gị gburugburu,

11Ọ bụkwa ya mere ọchịchịrị ji gbaa gị gburugburu ka ị ghara ịhụ ụzọ,

12“Ọ bụ na Chineke anọghị nʼebe dị elu nke eluigwe?

13Kama ị na-asị, ‘Gịnị ka Chineke maara?

14Oke ọchịchịrị kpuchiri ya, nke mere na ọ naghị ahụ anyị

15Ị ga-agbaso ụzọ ochie

16E bupụrụ ha tupu oge ha eruo.

17Ha sịrị Chineke, ‘Hapụ anyị aka!

18Ma ọ bụ ya ji ihe dị mma dị iche iche mejupụta ụlọ ha,

19Ndị ezi omume na-ahụ mbibi ndị dị otu a ma ṅụrịa;

20‘Nʼezie, e bibiela ndị iro anyị,

21“Doo onwe gị nʼokpuru Chineke ka gị na ya nọọ nʼudo,

22Gee ntị, nabata ndụmọdụ si ya nʼọnụ,

23Ọ bụrụ na ịlaghachikwute Onye pụrụ ime ihe niile, ọ ga-eweghachi gị nʼọnọdụ gị;

24tọgbọ ọkpụrụkpụ ọlaedo gị nʼaja,

25Mgbe ahụ, Onye pụrụ ime ihe niile ga-abụrụ gị ọlaedo,

26Nʼezie, mgbe ahụ kwa, ihe nke Onye pụrụ ime ihe niile ga-atọ mkpụrụobi gị ụtọ,

27Ị ga-ekpe ekpere, ọ ga-azakwa gị ekpere gị,

28Ihe i kpebiri ga-emezukwa,

29Mgbe a na-eweda ndị mmadụ ala, ọ bụrụkwa na ị sị, ‘Bulienụ ha elu,’

30Ọ ga-azọpụta ọ bụladị onye ahụ nke aka ya na-adịghị ọcha,

← Job 21 Job Job 23 →