We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Job 21

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Job 20 Job Job 22 →

1Mgbe ahụ, Job zara sị:

2“Gee ntị nke ọma nʼokwu m;

3Nwee ndidi ka m kwuchaa okwu m,

4“Ọ bụ mmadụ ka m na-ekpesara?

5Lee m anya ka ahụ maa gị jijiji;

6Mgbe m chere echiche maka nke a, egwu tụrụ m

7Gịnị mere ndị ajọ omume ji enwe ndụ ogologo,

8Ha na-ahụ ụmụ ka ha na-akwụsike ike gburugburu ha,

9Ha na-ebi ndụ udo nʼezinaụlọ ha na-atụghị egwu na ihe ọjọọ ọbụla ga-adakwasị ha;

10Oke ehi ha na-agba nne ehi ha na-esepụghị aka;

11Ha na-ezipụ ụmụ ha dịka igwe atụrụ;

12Ha na-abụ abụ nʼụda egwu otiti na ụbọ akwara;

13Ha na-anọ ụbọchị ndụ ha niile nʼọganihu,

14Ma ndị a na-asị Chineke, ‘Hapụ anyị aka,

15Onye ka Onye pụrụ ime ihe niile bụ, anyị ga-eji jeere ya ozi?

16Ma ọganihu ha adịghị nʼaka ha

17“Ma ugboro ole ka a na-emenyụ ọkụ oriọna nke ndị na-emebi iwu?

18Ugboro ole ka ha dịka ahịhịa kpọrọ nkụ nʼihu ikuku,

19A na-asị, ‘Chineke na-akpakọtara ụmụ ha ntaramahụhụ nke njehie ha.’

20Ka anya ha hụ mbibi nke onwe ya,

21Gịnị gbasara ha banyere ezinaụlọ ha hapụrụ

22“Ọ dị onye pụrụ izi Chineke ihe ọmụma,

23Otu onye na-anwụ mgbe o jupụtara nʼike na ume,

24mgbe ahụ ya bụ nke eji ezi nri zụọ nke ọma,

25Onye ọzọ na-anwụ nʼihe ilu nke mkpụrụobi,

26Nke ọbụla nʼime ha dina nʼakụkụ ibe ya nʼime aja,

27“Amaara m nke ọma ihe bụ echiche unu

28Unu ga-ajụ m ajụjụ sị, ‘Ugbu a, ole ụlọ oke mmadụ ahụ.

29Ọ bụ na unu ajụbeghị ndị njem ajụjụ?

30na a na-echebe ndị ọjọọ pụọ nʼụbọchị nhụju anya,

31Onye na-atụ ha mmehie ha nʼihu?

32A na-eburu ha gaa nʼili,

33Aja dị na ndagwurugwu na-atọ ha ụtọ;

34“Ya mere, olee otu unu ga-esi were okwu na-enweghị isi kasịe m obi?

← Job 20 Job Job 22 →