1“Jegharịa nʼokporoụzọ niile dị na Jerusalem,
2Ọ bụ ezie, na ha na-asị, ‘Dịka Onyenwe anyị na-adị ndụ,’
3Onyenwe anyị, anya gị abụọ ọ bụghị eziokwu ka ọ na-achọ?
4Mgbe ahụ, a sịrị, “Ndị a bụ naanị ndị ogbenye
5Aga m ejekwuru ndị ndu,
6Ya mere, aga m eme ka ọdụm si nʼoke ọhịa bịa lụso ha ọgụ;
7“Nʼihi gịnị ka m ga-eji gbaghara unu?
8Ha rijuru afọ, gbaa abụba dị ka oke ịnyịnya.
9Ma Onyenwe anyị na-ajụ ajụjụ sị,
10“Baanụ nʼime ubi vaịnị ha a gbara ogige kposaa ihe dị nʼime ya,
11Onyenwe anyị ekwuola ya sị, Lee, ụlọ Izrel na ụlọ Juda
12Ha ekwuola okwu ụgha megide Onyenwe anyị.
13Ndị amụma ndị a niile dịka ikuku,
14Nʼihi ihe ndị a niile, ihe ndị a ka Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile kwuru,
15Unu bụ ndị Izrel,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri,
16Akpa àkụ ha dịka ili ghere oghe;
17Ha ga-eripịa ihe niile unu wetara nʼubi, ya na nri niile unu nwere.
18“Ma ọ bụladị na nʼụbọchị ndị ahụ,” otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara, “Agaghị m ebibicha unu kpamkpam.
19Ọ ga-erukwa, mgbe ndị mmadụ ga-ajụ ajụjụ sị, ‘Gịnị mere Onyenwe anyị Chineke anyị ji mee anyị ihe dị otu a?’ Unu ga-agwa ha sị, ‘Dịka unu si gbakụta ya azụ malite ife chi ndị mba ọzọ nʼala nke aka unu, otu a ka unu ga-esi kpọọ isiala nye ndị mba ọzọ nʼala na-abụghị nke unu.’
20“Kwupụta ihe a ka ụlọ Jekọb nụrụ ya,
21Nụrụnụ ihe ndị a, unu ndị nzuzu na ndị na-enweghị uche,
22Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara, na-ajụ sị,
23Ma ndị a nwere obi nke na-enupu isi, na obi nke na-adịghị ekwe ekwe.
24Ha adịghị asị onwe ha,
25Ajọ omume unu emeela ka ihe ndị a hapụ irute unu aka.
26“E nwere ndị ajọ mmadụ nʼetiti ndị m,
27Dịka nkata a kpara nke nnụnụ jupụtara nʼime ya,
28ha amaala abụba, anụ ahụ ha na-akwọkwa mụrụmụrụ.
29M ga-ahapụ ịta ha ahụhụ nʼihi ihe ndị a niile?”
30“Ihe ọjọọ nke jọbigara njọ oke
31Lee, ndị amụma na-ebu naanị amụma ụgha,