We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Jeremaya 6

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Jeremaya 5 Jeremaya Jeremaya 7 →

1“Gbalaganụ unu ụmụ Benjamin!

2Aga m ebibi ada Zayọn,

3Ndị na-azụ atụrụ ga-eduru igwe atụrụ bịa megide ya.

4“Jikerenụ ibu agha megide ya!

5Ya mere, bilienụ ka anyị buso ha agha, ọ bụladị nʼabalị!

6Ihe ndị a bụ ihe Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, kwuru,

7Dịka mmiri si esite nʼolulu mmiri na-asọpụta

8Nabata ịdọ aka na ntị m, gị Jerusalem,

9Nke a bụ ihe Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru,

10Ma onye kwanụ ka m nwere ike ịgwa okwu ma dọọ aka na ntị?

11Ma ọnụma Onyenwe anyị juru m obi,

12A ga-ewere ụlọ ha nyefee nʼaka ndị ọzọ.

13“Nʼihi na site nʼonye ukwu ruo nʼonye dịkarịsịrị nta,

14Ha na-ekechi ọnya ndị m,

15O nwere ụzọ omume ha ndị a rụrụ arụ si eme ha ihere?

16Ihe ndị a kwa bụ ihe Onyenwe anyị kwuru,

17Ahọpụtara m ndị nche doo ha ichebe unu. Agwakwara m unu okwu sị,

18Ya mere, nụrụnụ, unu mba niile;

19Nụrụ, gị ụwa, lee,

20Gịnị ka m ji ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nke unu si nʼobodo Sheba bubata, eme?

21Ya mere, ihe ndị a bụ ihe Onyenwe anyị kwuru,

22Otu a ka Onyenwe anyị kwuru,

23Ha ji ụta na ùbe,

24Anyị anụla akụkọ banyere ude ha,

25Ka onye ọbụla gharakwa ịga nʼubi,

26Unu ndị m, yikwasịnụ onwe unu uwe mkpe.

27“Emeela m gị ka ị bụrụ onye na-anwapụta ọla,

28Ha bụ ndị nnupu isi, ndị nwere obi nʼazụ,

29Ngwa ọrụ ọkpụ uzu na-afụnwu ọkụ ike ike,

30Ọlaọcha a jụrụ ajụ ka akpọrọ ha,

← Jeremaya 5 Jeremaya Jeremaya 7 →