We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Jeremaya 4

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Jeremaya 3 Jeremaya Jeremaya 5 →

1“Ọ bụrụ na unu bụ Izrel, ga-alọta, ka Onyenwe anyị kwubiri,

2ọ bụrụkwa na unu ga-eji eziokwu, ikpe ziri ezi na ụzọ ezi omume

3Ihe ndị a ka Onyenwe anyị na-agwa ndị Juda na Jerusalem sị,

4Bienụ onwe unu ugwu nye Onyenwe anyị,

5“Kwupụta ya na Juda, kwusaa ya na Jerusalem sị,

6Bulie ihe i gosi ụzọ ị ga Zayọn!

7Dịka ọdụm si nʼebe o zoro onwe ya amapụta,

8Ya mere, yikwasịnụ onwe unu uwe mkpe;

9“Nʼụbọchị ahụ,” ka Onyenwe anyị kwupụtara,

10Mgbe ahụ ekwuru m sị; “Ewoo, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị lee na ị ghọgbuola ndị a na Jerusalem site na ị sị, ‘Unu ga-enwe udo,’ mgbe mma agha dị anyị nʼolu.”

11Nʼoge ahụ, a ga-agwa ndị a na Jerusalem, “Ifufe dị ọkụ, nke sitere nʼebe dị elu ihe na-adịghị si nʼọzara na-efebata irute ndị m. Ma ọ bụghị ifufe maka ịfụcha, maọbụ ime ka adị ọcha,

12ọ bụ ifufe nke dị oke ike karịa nke na-esite na mụ. Ugbu a, ana m ekwupụta okwu ikpe m megide ha.”

13Lee anya, ha na-abịa dịka igwe ojii.

14Jerusalem, sachapụ mmehie dị gị nʼobi, ka a zọpụta gị.

15Otu olu na-akpọsa site na Dan,

16“Gwa mba niile otu a, ha abịala,

17Ha ga-agbakwa Jerusalem gburugburu dịka ndị agha na-eche ubi a gbara ogige nche,

18“Ụzọ gị na omume gị niile

19Ihe mgbu a dị ukwuu.

20Mbibi na-arị mbibi ibe ya elu,

21Ruo ole mgbe ka m ga-anọgide na-ahụ ọkọlọtọ agha ndị a a na-alụ?

22“Ndị m bụ ndị nzuzu,

23Elere m anya nʼụwa

24Elere m anya nʼugwu ukwu,

25Elere m anya ma ahụghị mmadụ ọbụla,

26Ala ọma ahụ aghọọla ọzara,

27Ihe a ka Onyenwe anyị kwuru,

28Ụwa ga-eru ụjụ,

29Ndị mmadụ niile ga-agbapụ ọsọ site nʼobodo ha

30Gịnị bụ nke a, gị onye na-enweghị olileanya?

31Ana m anụ olu iti mkpu akwa nke yiri olu akwa nwanyị ime na-eme,

← Jeremaya 3 Jeremaya Jeremaya 5 →