We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Jeremaya 49

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Jeremaya 48 Jeremaya Jeremaya 50 →

1Nke a dịrị ndị Amọn:

2Ma ụbọchị ahụ na-abịa,” ka Onyenwe anyị kwupụtara,

3“Kpọọ mkpu akwa, gị Heshbọn, nʼihi na ebibiela Ai!

4Gịnị mere unu ji anya isi nʼihi ndagwurugwu

5Aga m esite nʼaka ndị niile gbara gị gburugburu

6“Ma mgbe e mesịrị, aga m emekwa ka ndị Amọn laghachikwa nʼala ha.”

7Nke dịrị Edọm:

8Chigharịanụ gbalaga, unu ndị bi na Dedan.

9Ọ bụrụ na ndị na-aghọrọ mkpụrụ vaịnị abịakwute gị,

10Ma aga m agba Ịsọ ọtọ.49:10 Agaghị ahapụrụ ya ihe ọbụla

11‘Hapụnụ ụmụ mgbei unu niile, nʼihi na mụ onwe m ga-edebe ha ndụ.

12Ihe ndị a ka Onyenwe anyị kwuru, “Ọ bụrụ na e mere ka ndị ahụ na-ekwesighị ịṅụ ihe dị nʼiko ahụ ṅụọ ya, a ga-esi aṅaa ghara ịta gị ahụhụ? A ghaghị ịta gị ahụhụ; ị ghakwaghị ịṅụ site nʼiko ahụ.”

13“Eji m onwe m ṅụọ iyi, otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara, sị, na Bozra ga-aghọ mkpọmkpọ ebe, na ihe iju anya, na ihe ịta ụta, na ihe ịbụ ọnụ. Obodo ya niile ga-aghọkwa mkpọmkpọ ebe ruo mgbe ebighị ebi.”

14Anụla m ozi si nʼọnụ Onyenwe anyị.

15Ugbu a, aga m eme ka ị dị nta nʼetiti mba dị iche iche,

16Ịdị egwu gị nke na-eyinye ndị mmadụ egwu,

17“Edọm ga-aghọ ihe iju anya.

18Dịka a kwaturu Sọdọm na Gọmọra,

19“Aga m esi nʼala ya chụpụ Edọm nʼotu ntabi anya,

20Nʼihi nke a, nụrụ ihe Onyenwe anyị kwadobere megide Edọm,

21Ụwa ga-ama jijiji mgbe ha nụrụ mkpọtụ ọdịda ha;

22Lee, otu ugo ga-efeli elu, fedatakwa.

23Nke dịrị Damaskọs:

24Damaskọs aghọọla onye ike gwụrụ.

25Gịnị mere na-agbahapụbeghị obodo ahụ a maara aha ya,

26Nʼezie, ụmụ okorobịa nọ nʼime ya ga-ada nʼokporoụzọ niile,

27“Aga m esunye mgbidi Damaskọs ọkụ.

28Banyere Keda na alaeze Hazọ, nke Nebukadneza eze Babilọn busoro agha:

29A ga-adọta ụlọ ikwu ha, na igwe ewu na atụrụ ha nʼagha.

30“Gbalaganụ ọsịịsọ.

31“Bilienụ, gaa buso mba ahụ agha,

32Ịnyịnya kamel ha ga-abụ ihe a ga-akwata nʼagha,

33“Mgbe ahụ, Hazọ ga-aghọ ebe obibi nke nkịta ọhịa.

34Nke a bụ okwu Onyenwe anyị ndị ruru Jeremaya onye amụma ntị banyere Elam, mgbe Zedekaya eze Juda bidoro ọchịchị ya.

35Ihe ndị a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru,

36Aga m esite nʼakụkụ anọ nke mbara eluigwe zite oke ifufe anọ,

37Aga m etipịa Elam nʼihu ndị iro ha,

38Aga m edo ocheeze m nʼElam,

39“Ma nʼikpeazụ, nʼụbọchị ndị ahụ na-abịa,

← Jeremaya 48 Jeremaya Jeremaya 50 →