We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Jeremaya 47

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Jeremaya 46 Jeremaya Jeremaya 48 →

1Okwu Onyenwe anyị nke ruru Jeremaya onye amụma ntị banyere ndị Filistia. Okwu ndị a bịara tupu Fero ebuso obodo Gaza agha.

2Ihe ndị a ka Onyenwe anyị kwuru,

3Mgbe ha ga-anụ ụzụ ikiri ụkwụ nke ọtụtụ ịnyịnya, nke na-agbata ọsọ na-abịa nʼebe ha nọ,

4Nʼihi na ụbọchị ahụ abịala

5Gaza ga-akpụcha isi ya nʼọnọdụ iru ụjụ.

6“ ‘Ewoo, gị mma agha Onyenwe anyị,

7Ma ọ ga-esikwanụ aṅaa zuru ike,

← Jeremaya 46 Jeremaya Jeremaya 48 →