We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Jeremaya 46

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Jeremaya 45 Jeremaya Jeremaya 47 →

1Ndị a bụ okwu Onyenwe anyị, nke ruru Jeremaya onye amụma ntị, banyere mba dị iche iche.

2Nke dịrị Ijipt:

3“Kwadoonụ ọta agha unu, ndị ukwu na ndị nta,

4Kegidezienụ ịnyịnya unu,

5Gịnị ka anya m abụọ hụrụ?

6“Ndị nwere ụkwụ ọsọ enweghị ike ịgbalaga,

7“Onye bụ onye a, nke na-ebili46:7 Maọbụ, na-eruju ọtọ dịka osimiri Naịl,

8Ijipt na-ebili elu dịka osimiri Naịl,

9Gbabanyenụ nʼọgbọ agha, unu ịnyịnya niile.

10Ma ụbọchị ahụ dịrị Onyenwe anyị, bụ Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile.

11“Rigoro Gilead ka i weta mmanụ a na-ete nʼọnya,

12Mba niile ga-anụ akụkọ ihe ihere bịakwasịrị gị.

13Okwu ndị a ka Onyenwe anyị gwara Jeremaya onye amụma, banyere ọbịbịa nke Nebukadneza, bụ eze Babilọn, onye na-abịa ibuso Ijipt agha.

14“Kwupụtanụ ihe ndị a nʼIjipt. Kwusaa ya na Migdol.

15Gịnị mere a ga-eji gbudasịa ndị gị niile bụ dike nʼagha?

16Ha ga-asọ ngọngọ mgbe mgbe,

17Nʼebe ahụ ka ha ga-anọ tie mkpu sị,

18“Dịka mụ onwe m na-adị ndụ,” ka Eze ahụ kwupụtara,

19Kwakọtaanụ ngwongwo unu, jikerenụ maka ije biri nʼala ọzọ,

20“Ijipt mara mma dịka nne ehi,

21Ndị agha e goro ego nọ nʼetiti ha

22Ijipt ga-eme mkpọtụ, dịka mkpọtụ nke agwọ na-agba ọsọ na-eme,

23Ha ga-egbutu oke ọhịa ya,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri,

24A ga-eme ka ihere mee Ada Ijipt,

25Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, bụ Chineke Izrel, sịrị, “Ana m aga ime ka ahụhụ bịakwasị Amọn, bụ chi ndị Tibs, na Fero, na ala Ijipt na chi niile dị nʼime ya, ndị eze ya niile nakwa ndị ahụ na-atụkwasị Fero obi.

26Aga m enyefe ha nʼaka ndị ahụ na-achọsi ndụ ha ike, bụ Nebukadneza eze Babilọn, na ndịisi ọchịchị ya. Ma nʼikpeazụ, aga m emekwa ka ndị mmadụ birikwa nʼime ya ọzọ, dịka e si biri nʼime ya na mgbe ochie.” Otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya.

27“Atụla egwu, gị Jekọb, ohu m.

28Atụla egwu, gị Jekọb, ohu m,

← Jeremaya 45 Jeremaya Jeremaya 47 →