We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Juel 2

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Juel 1 Juel Juel 3 →

1Fụọ opi ịdọ aka na ntị na Zayọn.

2Ọ bụ ụbọchị ọchịchịrị na nke mgbarụ ihu.

3Ọkụ na-ere na-aga ha nʼihu,

4Nʼile anya, ha dịka ịnyịnya,

5Ha ji ụzụ dịka ụzụ ụgbọala

6Egwu na-ejide ndị niile ha chere ihu.

7Ha na-ekwogharị dịka ndị agha;

8Ọ dịghị onye na-anọchiri ibe ya ụzọ.

9Ha na-enukwasị obodo,

10Ala na-ama jijiji nʼihu ha,

11Olu Onyenwe anyị dara

12“Ọ bụladị ugbu a,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya,

13Dọwakwaanụ obi unu,

14Onye maara? Ma eleghị anya ọ ga-alọghachite azụ tụgharịa obi ya,

15Fụọ opi ike nʼime Zayọn.

16Chịkọtaa onye ọbụla,

17Ka ndị nchụaja, bụ ndị na-ejere Onyenwe anyị ozi,

18Mgbe ahụ, Onyenwe anyị kworo ekworo nʼihi ala ya,

19Onyenwe anyị zaghachiri ha sị,

20“Aga m ewezuga ndị agha ahụ si nʼugwu, zipụ ha nʼebe tere anya,

21Atụkwala egwu, gị ala Juda,

22Atụla egwu, unu anụ ọhịa niile,

23Ụmụ Zayọn, ka obi tọọ unu ụtọ,

24Ebe ịzọcha ọka gị niile ga-ejupụtakwa na mkpụrụ ọka,

25“Aga m enyeghachi afọ niile nke igurube riri,

26Unu ga-eri ka unu siri chọọ, rijuchaa afọ,

27Mgbe ahụ unu ga-amata na m nọ nʼebe a nʼetiti ndị m Izrel.

28“Ma emesịa,

29Nʼụbọchị ahụ, aga m awụsa mmụọ m

30Aga m egosi ihe ebube dị iche iche na mbara eluigwe,

31Anyanwụ ga-agbanwe ghọọ ọchịchịrị,

32Ọ ga-erukwa na onye ọbụla nke na-akpọku aha Onyenwe anyị

← Juel 1 Juel Juel 3 →