1Okwu Onyenwe anyị nke bịakwutere Juel nwa Petuel.
2Nụrụnụ nke a, unu ndị okenye;
3Gwanụ ya ụmụ unu,
4Ihe igurube rifọrọ
5Tetanụ, unu ndị na-aṅụbiga mmanya oke. Kwaanụ akwa.
6O nwere mba bịakwasịrị ala m,
7Ọ laala mkpụrụ vaịnị m nʼiyi
8Kwaa akwa mwute dịka nwaagbọghọ na-amaghị nwoke,
9Akwụsịla iwebata onyinye ọka na onyinye mmanya
10Emebiela ala ubi niile,
11Daanụ mba nʼobi unu, unu ndị ọrụ ubi,
12Osisi vaịnị anwụọla.
13Yikwasịnụ onwe unu akwa mkpe, unu ndị nchụaja; ruonụ ụjụ,
14Kpọsaanụ obubu ọnụ dị nsọ.
15Ụbọchị dị oke egwu ka ụbọchị ahụ bụ!
16Ọ bụ na e sitebeghị nʼihu anyị
17Mkpụrụ ubi
18Lee otu anụ ụlọ niile si eze ume!
19Gị Onyenwe anyị, ka m na-akpọku,
20Ọ bụladị ụmụ anụ ọhịa na-ebeku gị akwa,