We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Juel 3

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Juel 2 Juel

1“Nʼihi na, lee, nʼụbọchị ahụ, nʼoge ahụ,

2na m ga-achịkọta mba niile nke ụwa,

3Ha fere nza nʼihi ndị m,

4“Ọ bụ gịnị ka unu nwere megide m, unu Taịa na Saịdọn, na unu obodo ahụ niile dị gburugburu ala ndị Filistia? O nwere ihe m mere nke unu na-akwụghachi m ụgwọ ya? Ọ bụrụ nʼezie na unu na-akwụghachi m ụgwọ, mụ onwe m ga-eji ọsọ kwụghachi unu ihe ọjọọ niile unu mere.

5Nʼihi na unu weere ọlaọcha m na ọlaedo m, burukwa ihe dị oke ọnụahịa niile m nwere, bulaa ha nʼụlọnsọ chi3:5 Maọbụ, ụlọ ukwu unu unu.

6Unu refuru ndị Juda na ndị Jerusalem, resi ha ndị Griik, si otu a wega ha nʼebe dị anya site nʼala ha.

7“Lee, aga m esi nʼebe ahụ unu refuru ha kpọlite ha. Aga m emekwa ka ihe ndị ahụ niile unu mere bịaghachi unu nʼisi.

8Aga m ewere ụmụ unu ndị nwoke na ndị nwanyị resi ha ndị Juda, ndị ga-eresi ha ndị Sheba, bụ mba tere anya.” Onyenwe anyị ekwuola ya.

9Kwupụtanụ nke a nʼetiti mba niile:

10Kpụgharịanụ mma oge unu ka ha bụrụkwa mma agha,

11Chịkọta onwe unu ọsịịsọ, bịa, unu mba niile, nọ nʼebe niile.

12“Ka akpọlitekwa mba niile,

13Tinye mma iwe ihe ubi,

14Ọtụtụ igwe mmadụ, ọtụtụ igwe mmadụ!

15Anyanwụ na ọnwa ga-agbaji oji,

16Onyenwe anyị ga-ebigbọ na Zayọn,

17“Mgbe ahụ, unu ga-amata na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke unu

18“Nʼụbọchị ahụ, mmanya ọhụrụ ga-esi nʼugwu ukwu niile na-atapụtasị,

19Ma Ijipt ga-atọgbọrọ nʼefu,

20Ma Juda ga-abụ ebe mmadụ ga-ebi ruo mgbe ebighị ebi.

21Aga m ahapụ ịbọ ọbọ ọbara ha?

← Juel 2 Juel