We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Job 35

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Job 34 Job Job 36 →

1Mgbe ahụ, Elihu sịrị:

2“Ị na-eche na nke a ziri ezi?

3Nʼagbanyeghị ihe ndị a, ị na-ajụ ya si, ‘Uru gịnị ka ọ baara m,

4“Ọ ga-amasị m ịzaghachi gị,

5Lelie anya na eluigwe ma hụkwa.

6Ọ bụrụ na i mehie, olee ụzọ nke a si metụta ya?

7Ọ bụrụ na ị bụ onye ezi omume, gịnị ka ị na-enye ya,

8Ajọ omume gị na-emetụta naanị mmadụ dịka gị,

9“Ụmụ mmadụ na-eti mkpu akwa nʼihi ịba ụba nke mmegbu,

10Ma ọ dịghị onye na-asị, ‘Olee ebe Chineke onye kere m nọ,

11onye na-akụziri anyị ihe karịa ka ọ na-akụziri ụmụ anụ ọhịa nke ụwa,

12Ọ dịghị azaghachi mgbe ụmụ mmadụ na-eti mkpu akwa,

13Nʼezie, Chineke adịghị aṅa ntị nʼarịrịọ efu ha;

14Ma ya bụrụzie nke a ị na-ekwu, ọ ga-esi aṅaa gee ntị

15Ọzọ, nʼihi na iwe ya adịghị eweta ntaramahụhụ,

16Ya mere, Job saghere ọnụ ya kwuo okwu dịka onye na-amaghị ihe;

← Job 34 Job Job 36 →