We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Job 36

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Job 35 Job Job 37 →

1Elihu gara nʼihu sị:

2“Nyetụ m nwa oge nta, ka m gosi gị

3Ana m enweta amamihe m site nʼebe dị anya;

4Ya doo gị anya na okwu m abụghị okwu ụgha;

5“Chineke dị ike ma ọ dịghị eleda mmadụ ọbụla anya;

6Ọ naghị edebe ndị ajọ omume ndụ,

7Ọ dịghị ewepụ anya ya36:7 Maọbụ, ịgbakụta azụ nʼebe ndị ezi omume nọ,

8Ma ọ bụrụ na e kechie ụmụ mmadụ nʼagbụ igwe,

9ọ na-agwa ha ihe ha mere,

10Ọ na-eme ka ha ṅaa ntị nye ntụziaka,

11Ọ bụrụ na ha erube isi, jekwaara ya ozi,

12Ma ọ bụrụ na ha egeghị ntị,

13“Ndị ajọ omume na-ebu iro nʼobi ha.

14Ha na-anwụ nʼoge okorobịa ha,

15Ma ndị na-ahụsị anya ka ọ na-azọpụta site nʼahụhụ ha;

16“Ọ na-achọsi ike ịnapụta gị site nʼọnụ mkpagbu,

17Ma ugbu a, ikpe ọmụma dịịrị ndị ajọ omume na-anyịgbu gị;

18Lezie anya ka mmadụ ọbụla ghara iji akụnụba rafuo gị;

19Akụnụba gị maọbụ ịdị ike gị ha pụrụ ịnapụta gị

20Anọla na-echere ka abalị bịa,

21Lezie anya, ka i ghara iche ihu nye ajọ ihe,

22“E buliela Chineke elu nʼike ya,

23Onye họpụtaara ya ụzọ ọ ga-agbaso,

24Cheta ka i bulie ọrụ aka ya elu,

25Mmadụ niile ahụzuola ya;

26Lee, Chineke dị ukwuu, karịa nghọta anyị.

27“Ọ bụ ya na-eme ka ukuru mmiri rigoro nʼelu mgbe anwụ na-acha,

28Igwe ojii na-awụdata mmiri dị nʼime ya

29Onye pụrụ ịghọta ka o si gbasaa igwe ojii,

30Lee, ọ gbasaala amụma ya gburugburu ya

31Nke a bụ ụzọ o si achị mba niile

32O ji amụma nke egbe eluigwe kpojuo aka ya,

33Ịda ụda nke egbe eluigwe na-akọwa ọbịbịa nke oke ifufe mmiri;

← Job 35 Job Job 37 →