We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Job 33

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Job 32 Job Job 34 →

1“Ma ugbu a, Job, gee ntị nʼokwu m;

2Ejikerela m imeghe ọnụ m ikwu okwu;

3Okwu m sitere nʼizi ezi nke obi m;

4Ọ bụ Mmụọ nke Chineke mere m,

5Zaghachi m ma ọ bụrụ na i nwere ike;

6Mụ onwe m dị ka i si dị nʼihu Chineke;

7Egwu m ekwesighị ime ka ị tụọ oke ụjọ,

8“Ma ị kwuola ya na ntị m,

9‘Mụ onwe m dị ọcha nʼobi m, o nweghị ihe na-ezighị ezi m mere;

10Ma Chineke chọtara ezughị oke nʼebe m nọ;

11Ọ na-eji mkpọrọ kechie ụkwụ m abụọ;

12“Ma ana m agwa gị, na nke a i meghị nke ọma,

13Gịnị mere i ji na-ekpesara ya

14Ma Chineke na-ekwu okwu, ugbu a nʼotu ụzọ, ugbu a kwa nʼụzọ ọzọ,

15Na nrọ maọbụ nʼọhụ nke abalị,

16O nwere ike kwunye ha okwu na ntị

17ka mmadụ si nʼajọ omume ya chegharịa,

18ka o chebe mkpụrụobi ya site nʼolulu,

19“Ọzọkwa, a na-abara mmadụ mba site nʼihe mgbu nke na-eme ka o dinara nʼelu ihe ndina,

20Nke na-eme ka ndụ ya na-asọ ihe oriri oyi,

21Anụ ahụ ya na-abụ ihe na-ala nʼiyi,

22Mkpụrụobi ya na-abịaru ili nso,

23Ma a sị na e nwere mmụọ ozi nọ ya nʼakụkụ,

24ọ na-emere onye ahụ amara, na-asịkwa Chineke,

25Ka ahụ ya nwogharịa dịka nke nwantakịrị,

26Mgbe ahụ, onye ahụ ga-arịọ Chineke arịrịọ ma chọtakwa ihuọma ya,

27Mgbe ahụ, ọ na-abịakwute ụmụ mmadụ sị ha:

28ọ gbapụtara mkpụrụobi m ka m ghara ịrịda nʼolulu ili,

29“Ihe ndị a niile ka Chineke na-emere mmadụ

30Ka ọ dọghachite mkpụrụobi ya site nʼolulu ili,

31“Gee ntị, Job, ma nụrụ okwu m;

32Ọ bụrụ na i nwere ihe ị chọrọ ikwu, zaghachi m;

33Ma ọ bụghị otu a, gee m ntị;

← Job 32 Job Job 34 →