We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Job 32

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Job 31 Job Job 33 →

1Mgbe ahụ, ndị ikom atọ ndị a kwusịrị ịsa Job okwu ọbụla ọzọ nʼihi na ọ hụrụ onwe ya dịka onye ezi omume.

2Ma oke iwe were Elihu nwa Barakel onye obodo Buz, si nʼikwu Ram megide Job nʼihi na ọ gụrụ onwe ya dịka onye ezi omume karịa Chineke.

3Iwe wekwara ya nʼebe mmadụ atọ ndị enyi Job nọ, nʼihi na ọ dịghị ebe ha hụtara Job dịka onye ụzọ ya na-ezighị ezi, ma ha gara nʼihu ịma ya ikpe.

4Ma ruo ugbu a, Elihu agwaghị Job okwu ọbụla nʼihi na ndị ọzọ bụ okenye nʼebe ọ nọ.

5Ma mgbe ọ hụrụ na ndị ikom atọ ndị a enweghị okwu ọzọ ha ga-ekwu, nke a kpasuru ya iwe.

6Ma Elihu nwa Barakel onye obodo Buz zara sị:

7Echere m nʼobi m sị, ‘Ọnụọgụgụ afọ ga-ekwu okwu;

8Ma ọ bụ mmụọ dị nʼime mmadụ,

9Ọ bụghị naanị ndị okenye bụ ndị mara ihe,

10“Ya mere m na-asị, Geenụ m ntị;

11Echeere m oge niile unu na-ekwu okwu,

12Egere m nnọọ unu ntị,

13Unu ekwula sị, ‘Anyị achọtala amamihe;

14Ma Job edozighị okwu ya nʼusoro megide m,

15“Ha adaala mba na-enweghị ihe ọzọ ha ga-ekwu;

16M ga-echere, ugbu a ha deere duu,

17Mụ onwe m ga-ekwu uche m;

18nʼihi na okwu juru m ọnụ,

19Nʼime m, adị m ka mmanya na-agbọ ụfụfụ a kwuchiri na karama,

20Aga m ekwurịrị okwu ka m sị nʼụzọ dị otu a chọta izuike;

21Agaghị m ekpe mmadụ ọbụla ikpe mmegide

22Nʼihi na ọ bụrụ na m bụ ọka nwere ire ụtọ nʼịja ihe na-ezighị ezi mma,

← Job 31 Job Job 33 →