We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 65

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 64 Aịzaya Aịzaya 66 →

1“Ana m egosipụta onwe m nye ndị ahụ na-adịghị ajụ ase m.

2Ogologo ụbọchị niile ka m gbasapụrụ aka m abụọ

3ndị na-anọgide na-akpasu m iwe

4ndị na-anọdụ nʼetiti ili,

5ndị na-asịrịta onwe ha, ‘Nọdụ iche, Abịala m nso,

6“Lee, edeela ya rịị nʼihu m sị:

7Ọ bụghị naanị maka mmehie ha, kama maka mmehie nna nna ha niile,”

8Otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu,

9Aga m eme ka mkpụrụ site na Jekọb pụta,

10Sharọn ga-aghọkwa ebe ịta nri nke igwe anụ ụlọ;

11“Ma unu ndị wezugara onwe unu site nʼebe Onyenwe anyị nọ,

12Aga m eme ka unu zute mma agha;

13Ya mere, nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-ekwu,

14Ndị ohu m ga-abụ abụ

15Unu ga-ahapụ aha unu

16Onye ọbụla na-ekpe ekpere nʼala ahụ,

17“Nʼihi na lee, ana m eke

18Ma ṅụrịanụ ọṅụ, tegharịakwa mgbe niile nʼobi ụtọ

19Aga m aṅụrị ọṅụ nʼihi Jerusalem,

20“Ọ dịghịkwa nwa ọhụrụ nwụchuru anwụchu

21Ha ga-ewu ụlọ, biekwa nʼime ya;

22Ndị m agaghị ewukwa ụlọ hapụrụ ya ndị ọzọ,

23Ha agaghị adọgbu onwe ha nʼọrụ nʼefu.

24Tupu ha akpọkuo m, aga m aza ha.

25Nkịta ọhịa na nwa atụrụ ga-atakọ nri nʼotu ebe,

← Aịzaya 64 Aịzaya Aịzaya 66 →