We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 60

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 59 Aịzaya Aịzaya 61 →

1“Bilie, mụkee, nʼihi na ìhè gị abịala,

2Lee, ọchịchịrị na-ekpuchi ụwa niile,

3Mba niile dị iche iche ga-abịakwute ìhè gị,

4“Welienụ anya unu abụọ elu legharịa gburugburu unu,

5Mgbe ahụ, ị ga-elepụ anya ma chakee,

6Ọtụtụ igwe ịnyịnya kamel nke si Midia

7A ga-enye gị igwe ewu na atụrụ niile nke ndị Keda.

8“Olee ndị bụ ndị a na-efegharị dịka igwe ojii,

9Nʼezie, mụ ka ala ndị ahụ mmiri gbara gburugburu na-echere;

10“Ndị mba ọzọ ga-abịa wuziere unu mgbidi unu niile.

11Ọnụ ụzọ ama gị ga-eghe oghe oge niile

12Mba ọbụla jụrụ ijere gị ozi ga-ala nʼiyi;

13“Otuto niile na ịma mma niile nke Lebanọn ga-abụ nke gị.

14Ụmụ ndị na-emegbu gị ga-abịa kpọọ isiala nye gị.

15“Ọ bụ ezie na ọ dị mgbe ị bụ onye a kpọrọ asị, onye a na-emegbu,

16Ị ga-aṅụ mmiri ara nke mba dị iche iche,

17Nʼọnọdụ bronz, aga m eweta ọlaedo,

18Ihe ike agaghị adịkwa nʼala gị ọzọ.

19Anyanwụ agaghị abụkwara gị ìhè nʼehihie ọzọ,

20Anwụ gị agaghị ada ada,

21Mgbe ahụ, ndị gị niile ga-abụ ndị ezi omume,

22Ezinaụlọ dị nta ga-aba ụba ghọọ obodo,

← Aịzaya 59 Aịzaya Aịzaya 61 →