We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 59

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 58 Aịzaya Aịzaya 60 →

1Nʼezie, aka Onyenwe anyị adịghị mkpụmkpụ nke na o nweghị ike ịzọpụta,

2Kama mmehie unu ekewapụla unu

3Nʼihi na aka unu jupụtara na ntụpọ ọbara,

4Ọ dịghị onye na-ekpe ikpe ziri ezi,

5Ha na-avụ akwa ajụala,

6Akwụ udide ha abaghị uru iji mee uwe,

7Ụkwụ ha na-eme ngwangwa ịgbaba nʼime mmehie,

8Ha amaghị ihe ụzọ udo bụ,

9Ya mere ikpe ziri ezi dị anya nʼebe anyị nọ,

10Anyị na-asọgharị ìsì na mgbidi dịka ndị na-enweghị anya,

11Anyị na-agbọ ụja dịka bịa;

12Nʼihi na mmehie anyị amụbaala nʼihu Onyenwe anyị;

13Anyị maara nnupu isi anyị na ngọnarị anyị gọnarịrị Onyenwe anyị;

14Ụlọ ikpe anyị niile adịghị achọ onye ezi omume;

15E, eziokwu alaala;

16Ọ hụrụ na anyị enweghị onye inyeaka ọbụla;

17Ọ na-eyikwasị ezi omume dịka ngwa agha ikpuchi obi ya.

18Ọ ga-akwụghachi ndị iro ya

19Site nʼọdịda anyanwụ, ndị mmadụ ga-asọpụrụ aha Onyenwe anyị,

20“Onye mgbapụta ga-abịa na Zayọn;

21“Ma mụ onwe m, nke a bụ ọgbụgba ndụ m nke dị nʼetiti mụ na ha,” ka Onyenwe anyị na-ekwu. “Mmụọ m, nke dị nʼahụ gị, na okwu m niile nke m tinyere nʼọnụ gị, agaghị apụ nʼegbugbere ọnụ gị, maọbụ nʼegbugbere ọnụ ụmụ gị, maọbụ nʼegbugbere ọnụ agbụrụ gị. Ha ga-adịgide site ugbu a ruo mgbe niile ebighị ebi,” ka Onyenwe anyị kwuru.

← Aịzaya 58 Aịzaya Aịzaya 60 →