1“Welie olu gị tie mkpu, egbochikwala iti mkpu.
2Kwa ụbọchị ka ha na-achọ m
3Ha na-asị, ‘Nʼihi gịnị ka anyị ji ebu ọnụ,
4Nʼoge ahụ, ọ bụ ise okwu na ịlụ ọgụ,
5Nke a ọ bụ ụdị obubu ọnụ nke m họpụtara,
6“Nke a ọ bụghị ụdị obubu ọnụ m họpụtara:
7Ka i kenye ndị agụụ na-agụ ihe oriri gị,
8Ọ bụrụ na i mee ihe ndị a, aga m eme ka ihuọma m chakwasị gị dịka ìhè isi ụtụtụ.
9Mgbe ahụ, ị ga-akpọ, Onyenwe anyị ga-azakwa,
10ọ bụrụ na inye ndị agụụ na-agụ nri,
11Onyenwe anyị ga na-edu gị mgbe niile.
12Ndị gị ga-edozi mkpọmkpọ ebe ochie niile.
13“Ọ bụrụ na i debe ụkwụ gị site na-edebeghị ụbọchị izuike nsọ,
14mgbe ahụ, ị ga-achọta ọṅụ gị nʼime Onyenwe anyị,