We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 61

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 60 Aịzaya Aịzaya 62 →

1Mmụọ nke Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị dị nʼahụ m,

2O zitere m ikwupụta afọ mgbe Onyenwe anyị ga-eji ihuọma leta ndị mmadụ,

3na igboro ndị niile na-eru ụjụ na Zayọn ihe na-akpa ha.

4Ha ga-ewugharịkwa ebe niile e tikpọrọ etikpọ nʼoge ochie,

5Ndị ọbịa ga-azụrụ gị igwe ewu na atụrụ unu;

6A ga-akpọ unu ndị nchụaja Onyenwe anyị,

7Nʼọnọdụ ihere dịịrị ha ugbu a,

8“Nʼihi na mụ onwe m, Onyenwe anyị, na-ahụ ikpe ziri ezi nʼanya.

9Mkpụrụ ha ga-abụ ndị a ma ama,

10Obi na-atọ m ụtọ nke ukwuu nʼime Onyenwe anyị,

11Dịka aja dị nʼubi si eme ka ihe a kụrụ nʼubi pupụta,

← Aịzaya 60 Aịzaya Aịzaya 62 →