1Nke a bụ ihe Onyenwe anyị sịrị,
2Ngọzị na-adịrị onye na-eme nke a,
3Ka onye ala ọzọ bụ onye jikọrọ onwe ya na Onyenwe anyị sị,
4Nʼihi na otu a ka Onyenwe anyị kwuru:
5Aga m enye ha nʼime ụlọ m na nʼetiti mgbidi ya,
6Ma ndị mba ọzọ ndị gbakwuuru Onyenwe anyị
7ndị a ka m ga-akpọta nʼugwu nsọ m,
8Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwupụtara,
9Bịanụ, unu anụmanụ niile nke oke ọhịa.
10Nʼihi na ndị na-eche ndị m nche kpuru ìsì.
11Ha bụ nkịta na-eribiga nri oke;
12Onye ọbụla na-asị, “Bịa ka m weta mmanya,