We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 55

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 54 Aịzaya Aịzaya 56 →

1Gee ntị, bịa onye ọbụla akpịrị na-akpọ nkụ,

2Nʼihi gịnị ka i ji na-atụfu ego gị ịzụ ihe na-abụghị ezi nri?

3“Tọọnụ ntị unu nʼala, bịakwute m!

4Lee, emere m ya ka ọ ghọọrọ ndị niile dị iche iche onyeama,

5Nʼezie, gị onwe gị ga-akpọku mba dị iche iche na i maghị,

6Chọọnụ Onyenwe anyị mgbe a ga-achọta ya.

7Ka onye na-eme ihe ọjọọ hapụ ụzọ ya,

8“Nʼihi na echiche m ha abụghị echiche unu,

9“Nʼihi na dịka eluigwe si dị elu karịa ụwa,

10Dịka mmiri na mkpụrụ mmiri

11Otu a ka okwu si m nʼọnụ pụọ si adị.

12Nʼihi na unu ga-eji ọṅụ pụọ,

13Ebe ogwu na-eto na mbụ, osisi junipa ga-eto na ya;

← Aịzaya 54 Aịzaya Aịzaya 56 →