We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 54

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 53 Aịzaya Aịzaya 55 →

1“Bụọ abụ, gị nwanyị aga,

2“Mee ka ebe ụlọ ikwu gị saa mbara,

3Nʼihi na nʼaka nri na nʼaka ekpe ka ị ga-agbasa gaa;

4“Atụla egwu, nʼihi na ihere agaghị emekwa gị ọzọ.

5Nʼihi na onye kere gị ga-abụrụ gị di.

6Nʼihi na Onyenwe anyị ga-akpọghachi gị

7“Naanị nwa mgbe nta ka m hapụrụ gị.

8Na nwa oge, esitere m nʼoke iwe na-ewe m

9“Dịka m si ṅụọ iyi nʼoge Noa sị na m agaghị ekwekwa ka mmiri kpuchie ụwa ọzọ,

10Nʼihi na a pụrụ iwezuga ugwu ukwu niile,

11“Gị, onye a na-emekpa ahụ, onye oke ikuku ụwa a na-ebugharị, nke onye ọbụla na-adịghị akasị obi,

12Aga m eji nkume rubi wugharịa akụkụ ụlọ gị niile,

13Ụmụ gị niile ga-abụ ndị Onyenwe anyị ga-akụziri ihe.

14Nʼezi omume ka a ga-eme ka ị guzosie ike.

15Ọ bụrụ na onye ọbụla abịa ịlụso gị ọgụ, ọ siteghị nʼaka m;

16“Lee, ọ bụ mụ onwe m kere ọkpụ ụzụ

17Nʼụbọchị ahụ, ọ dịghị ihe agha a kpụrụ megide gị nke ga-adị ire.

← Aịzaya 53 Aịzaya Aịzaya 55 →