We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 53

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 52 Aịzaya Aịzaya 54 →

1Onye kweere ozi anyị,

2Nʼihi na o tolitere nʼihu Onyenwe anyị dịka ome,

3Ndị mmadụ ledara ya anya, jụkwa ya.

4Nʼezie, ihe mgbu niile anyị ka o buuru,

5Ma e tipụrụ ya ọnya nʼihi mmehie anyị:

6Anyị niile akpafuola dịka igwe atụrụ;

7A kpagburu ya, mesie ya ihe ike,

8Site na mmegbu na ikpe ka e ji wepụ ya.

9E nyefere ya ka e lie ya dịka onye na-emebi iwu,

10Ma ọ bụ ọchịchọ Onyenwe anyị ịzọpịa ya, na ime ka ọ taa ahụhụ.

11Mgbe ọ hụsịrị ahụhụ,

12Nʼihi ya, aga m enye ya oke nʼetiti ndị bara ụba,53:12 Maọbụ, ndị dị ike

← Aịzaya 52 Aịzaya Aịzaya 54 →