We Believe JesusFé, Esperança e Nova Vida

Aịzaya 52

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · ib

← Aịzaya 51 Aịzaya Aịzaya 53 →

1Teta, teta gị Zayọn,

2Kụchapụ aja dị nʼahụ gị,

3Nʼihi na otu a ka Onyenwe anyị sịrị,

4Nʼihi na otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru,

5“Ma ugbu a, gịnị ka m nwere nʼebe a?” bụ ihe Onyenwe anyị kwupụtara.

6Nʼihi ya, ndị m ga-ama aha m;

7Lee ka ha si maa mma nʼelu ugwu

8Geenụ ntị! Nụrụnụ olu ndị nche unu,

9Tienụ mkpu ọṅụ

10Onyenwe anyị ga-eme

11Wezuganụ onwe unu, wezuganụ onwe unu, sinụ nʼebe ahụ pụọ.

12Ma unu agaghị eji ọkụ ọkụ pụọ,

13Lee, ohu m ga-enwe uche,

14Dịka ibubo si nwụọ ọtụtụ ndị mmadụ nʼahụ;

15Otu a ka ọ ga-esi fesaa ọtụtụ mba dị iche iche,52:15 Maọbụ, otu a ka ọtụtụ mba dị iche iche ga-anọ na mgbagwoju anya.

← Aịzaya 51 Aịzaya Aịzaya 53 →