1Geenụ m ntị, unu ndị niile na-agbaso ezi omume,
2Legidenụ Ebraham bụ nna unu
3Onyenwe anyị aghaghị ịkasị Zayọn obi,
4Ndị m, geenụ m ntị;
5Ezi omume m na-abịaru unu nso ọsịịsọ,
6Welienụ anya unu lee anya nʼelu,
7Geenụ m ntị, unu niile ndị maara ihe ọma,
8Nʼihi na nla ga-eri ha dịka o si eri akwa.
9Teta, teta, yikwasị onwe gị ike,
10Ọ bụghị gị mere ka osimiri taa?
11Ndị ahụ Onyenwe anyị gbapụtara ga-alọtakwa.
12“Mụ, ọ bụladị mụ onwe m, bụ Onye ahụ na-akasị unu obi.
13na ị na-echefu Onyenwe anyị bụ onye kere unu,
14Nʼoge na-adịghị anya, a ga-agbapụta ndị mkpọrọ egwu mere ka ha rudata ala.
15Nʼihi na abụ m Onyenwe anyị Chineke unu,
16Etinyela m okwu m nʼọnụ gị,
17Teta, teta,
18Ọ dịghị otu nwa ya nke fọdụrụ,
19Ihe abụọ ndị a adakwasịla gị.
20Nʼihi na ụmụ gị ndị ikom adaala mba.
21Ya mere, nụrụ nke a, unu ndị a na-akpagbu,
22Lee ihe Onyenwe anyị kwuru,
23Ma m ga-etinye ya nʼaka ndị ahụ na-akpagbu gị,