1Otu a ka Onyenwe anyị sịrị,
2Gịnị mere o ji bụrụ na o nweghị onye nọ ya mgbe m bịara?
3Ọ bụ mụ bụ onye ahụ na-eme ka ọchịchịrị kpuchie ihu eluigwe,
4Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị enyela m amamihe ya
5Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị emeghela ntị m abụọ,
6Azụ m ka m megheere ndị tiri m ihe;
7Ebe ọ bụ na Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-enyere m aka,
8Nʼihi na onye na-agụ m nʼonye ezi omume nọ nso.
9Lee, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị bụ onye na-enyere m aka.
10Onye nʼetiti unu bụ onye ahụ na-atụ egwu Onyenwe anyị,
11Ma lee, unu niile ndị na-amụnye ọkụ,